Mark 14:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, ha gara ije rute ebe a na-akpọ Getsemanị. Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Nọdụnụ nꞌebe a ka m gaa nꞌihu nke nta ikpe ekpere.”
Igbo 2006
Ha we biarue ogige nke aha-ya bu Getsemane: O we si ndi nēso uzọ-Ya, Nọdunu n'ebe a, rue mb͕e M'nēkpe ekpere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha pụrụ garuo ebe a na-akpọ Getsameni. Nʼebe ahụ, ọ sịrị ndị na-eso ụzọ ya, “Nọdụnụ nʼebe a ka m gaa kpee ekpere.”