Mark 14:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwara Pita na Jemes, na Jọn ka ha soro ya. Mgbe o bidoro ịga nꞌihu o bidokwara inwe obi ọjọọ na obi ịlọ mmiri nke ukwuu.
Igbo 2006
O we kuru Pita na Jemes na Jọn tiyere Onwe-ya, ibobo we malite inwu Ya n'aru nke-uku, obi malite-kwa-ra ilọ Ya miri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kpọọrọ Pita, na Jemis na Jọn tinyere onwe ya. Ọ malitere inwe ihe mwute dị ukwuu nakwa obi ịlọ mmiri.