Mark 14:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ hapụrụ ha gaa nꞌihu nke nta, daa nꞌala. O kpere ekpere rịọ ma ọ ga-ekwe mee ka ihe ọjọọ na-akwado ịdakwasị ya gabiga, hapụ ịbịakwasị ya.
Igbo 2006
O we ga n'iru nke-ntà, da n'ala, we kpe ekpere ka oge hour ahu we gabiga Ya, ma ọ buru na ọ gēkwe me.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gatụrụ nʼihu daa nʼala kpee ekpere, sị, ọ bụrụ na ọ ga-ekwe mee ka oge awa ahụ gabiga ya.