Mark 14:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ọ lọghachiri azụ nꞌebe mmadụ atọ ahụ nọ, chọpụta na ha nọ nꞌụra. Ọ kpọrọ Pita sị ya, “Pita, ọ̀ bụ ụra ka ị na-arahụ? Ọ̀ bụ na i nweghị ike soro m chee nche otu awa?
Igbo 2006
O we bia, hu ha ka ha nāraru ura, O we si Pita, Saimon, ì nāraru ura? ì nweghi ike iche nche otù oge hour?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bịara hụ ha ka ha na-arahụ ụra. Ọ sịrị Pita, “Saimọn, ị na-arahụ ụra? Ọ bụ na ị nweghị ike iche nche otu awa?