Mark 14:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ ndị nọ nꞌebe ahụ were iwe nke ukwuu. Ha sịrịtara onwe ha, “A ga-akpọ nke a gịnị? Nke a bụ nnọọ oke mmebi!
Igbo 2006
Ma ufọdu di ndi iwe nēwe nke-uku n'etiti ha, ha si, Àlawo manu-otite a n'iyì otú a iji me gini?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ ndị nọ nʼebe ahụ were iwe nke ukwuu. Ha sịrịtara onwe ha, “Gịnị mere e jiri laa mmanụ otite nke a nʼiyi otu a?