Mark 14:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ lọghachiri azụ ọ hụrụ na ha na-arahụ ụra, nꞌihi na ike gwụrụ ha. Ha amakwaghị ihe ha ga-agwa ya.
Igbo 2006
O we bia kwa ọzọ, hu ha ka ha nāraru ura, n'ihi na anya-ha di oké arọ́; ha amataghi kwa ihe ha gāza Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ lọghachiri azụ ọ hụrụ na ha na-arahụ ụra, nʼihi na anya ha dị arọ nke ukwuu. Ha amakwaghị ihe ha ga-agwa ya.