Mark 14:44 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Tupuu ha abịaruo ebe Jisọs nọ Judas gwara ha sị, “Onye unu ga-ejide bụ onye ahụ m ga-ekele. Kpụrụnụ ya pụọ!”
Igbo 2006
Ma onye nārara Ya nye nyere ha-ri ihe-iriba-ama, si, Onye ọ bula m'gēsutu ọnu, Onye ahu bu Ya; jidenu Ya, lezienu anya duru Ya je.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma onye na-arara ya nye, nyere ha rịị ihe ịrịbama sị, “Onye ahụ nke m ga-esutu ọnụ bụ ya; jidenụ ya, kpụrụnụ ya gawa, ma jidesiekwanụ ya ike.”