Mark 14:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, Judas bịakwutere Jisọs nꞌotu oge ahụ sị ya, “Onye ozizi!” Ọ bakụrụ ya.
Igbo 2006
Mb͕e ọ biara, ngwa ngwa ọ biakutere Ya, si, Rabai; o we sutu Ya ọnu nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa o jekwuuru Jisọs, sị ya, “Onye ozizi!” ma sutukwa ya ọnụ.