Mark 14:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma otu onye nꞌime ndị nọ nꞌebe ahụ mịpụtara mma ya gbupụ ntị otu onye na-ejere onyeisi nchụaja ozi.
Igbo 2006
Ma otù onye n'etiti ndi guzoro nso miputara mma-agha-ya, b͕u orù onye-isi-nchu-àjà mma, bipu nti-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu onye nʼime ndị guzo nʼebe ahụ, mịpụtara mma agha ya, gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị ya.