Mark 14:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụrụ ndị ahụ jidere ya ajụjụ sị, “Abụ m onye na-apụnarị mmadụ ihe nꞌike unu jiri buru mma na osisi pụta ijide m?
Igbo 2006
Jisus we za, si ha, Ùnu putara chiri mma-agha na osisi ijidem, dika imegide onye nāpunara madu ihe?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Abụ m onyendu nke ndị na-enupu isi nke mere unu ji were mma agha na mkpọ bịa ijide m?