Mark 14:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụbọchị nile ka mụ na unu nọ mgbe m na-ezi ihe nꞌụlọ nso ukwu Chineke, ma unu ejideghị m. Ma ihe ndị a na-eme ugbu a ime ka ihe akwụkwọ nsọ kwuru na ha ga-eme mezuo.”
Igbo 2006
Kwa-ubọchi Mu na unu nọ n'ulo uku Chineke ebe M'nēzí ihe, ma unu ejideghm: ma emere nka ka ihe nile edeworo n'akwukwọ nsọ we mezu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụbọchị niile ka mụ na unu nọ mgbe m na-ezi ihe nʼụlọnsọ ukwu, ma unu ejideghị m. Ma ihe akwụkwọ nsọ kwuru aghaghị imezu.”