Mark 14:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
A gaara ere mmanụ a ihe karịrị nari naịra atọ, were ego e retara nye ndị ogbenye.” Ha tamuru ntamu megide ya.
Igbo 2006
N'ihi na apuru ire manu-otite a kari ọgu shilling iri-na-ise, we nye ndi-ob͕enye. Ha we tamu ntamu megide nwanyi ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A gaara ere mmanụ otite a ihe karịrị narị denarị atọ, were ego e retara ya nye ndị ogbenye.” Ha baara ya mba nʼolu ike.