Mark 14:53 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị jidere Jisọs duuru ya gaa nꞌụlọ onyeisi nchụaja ebe ndị isi nchụaja nile na ndị okenye na ndị ozizi iwu zukọrọ.
Igbo 2006
Ha we si n'ebe ahu duru Jisus jekuru onye-isi-nchu-àjà: ha nile, bú ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye na ndi-ode-akwukwọ, we b͕akọ n'ebe ọ nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha duuru Jisọs gakwuru onyeisi nchụaja, ha niile bụ ndịisi nchụaja, na ndị okenye na ndị ozizi iwu zukọrọ nʼebe ahụ.