Mark 14:54 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pita sooro ha, ma ọ nọ ebe dị anya. O sooro ha bata nꞌezi onyeisi nchụaja. Nꞌezi ahụ, o sooro ndị nche nọdụ ọdụ na-anya ọkụ.
Igbo 2006
Pita soro kwa Ya-ri n'ebe di anya, rue nime ulo, nime obí onye-isi-nchu-àjà; ọ nānọdu kwa n'etiti ndi nēje ozi, ọ nānya ọku n'ihè ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita sooro ha, ma ọ nọ nʼebe dị anya. O sooro ha bata nʼobi onyeisi nchụaja. Nʼebe ahụ, o sooro ndị nche nọdụ ọdụ na-anya ọkụ.