Mark 14:55 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị isi nchụaja na ndị isi ikpe ụlọ ikpe ukwu ndị Juu zukọrọ na-agbalị ịchọpụta ebubo ha ga-ebo Jisọs, ka ha site na ya gbuo ya. Ma o nweghị ihe ha chọpụtara.
Igbo 2006
Ma ndi-isi-nchu-àjà na nnọkọ-ikpé dum nāchọ àmà imegide Jisus ime ka Ọ nwua; ma ha achọtaghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndịisi nchụaja na ndịisi ikpe nʼụlọikpe ukwu nọ na-achọ ama megide Jisọs, ka ha nwee ike gbuo ya. Ma ọ dịghị nke ha chọtara.