Mark 14:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọtụtụ mmadụ bịara gbaa ama ụgha, ma o nweghị onye ama nke ya na nke ibe ya dakọtara.
Igbo 2006
N'ihi na ọtutu madu nāb͕a àmà ugha imegide Ya, àmà-ha abughi kwa otù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ bịara gbaa ama ụgha megide ya, ma ama ha abụghị otu.