Mark 14:58 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
ha sịrị, “Anyị nụrụ mgbe nwoke a kwuru sị, ‘Aga m ala ụlọ nsọ ukwu a mmadụ wuru nꞌiyi, ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị aga m ewukwa ụlọ nsọ ọzọ, nke a na-ejighị aka mmadụ wuo.’ ”
Igbo 2006
Ayi onwe-ayi nuru ka Ọ nāsi, Mu onwem gākwatu ulo nsọ a nke ejiri aka me, n'ubọchi atọ M'gēwu kwa ulo ọzọ nke anējighi aka me.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Anyị nụrụ mgbe o kwuru sị, ‘Aga m akwatu ụlọnsọ ukwu a nke e ji aka wuo, nʼụbọchị atọ aga m ewukwa ụlọ ọzọ, nke a na-ejighị aka wuo.’ ”