Mark 14:59 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ dị, ama ha adakọtakwaghị.
Igbo 2006
Ọbuná otú a àmà-ha abughi kwa otù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị na nke a, ama ha niile adakọtakwaghị nʼotu.