Mark 14:60 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, onyeisi nchụaja biliri ọtọ nꞌihu ha jụọ Jisọs ajụjụ sị, “Ị̀ chọghị ikwu okwu? Gịnị ka i nwere ikwu banyere ebubo ndị a e boro gị?”
Igbo 2006
Onye-isi-nchu-àjà we bilie n'etiti, jua Jisus, si, Ì zaghi ihe ọ bula? gini bu àmà madu ndia nāb͕agide Gi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, onyeisi nchụaja biliri ọtọ nʼihu ha, jụọ Jisọs ajụjụ sị, “Ọ bụ na ị nweghị ihe ọbụla ị ga-aza? Gịnị ka i nwere ikwu banyere ama ndị a a na-agba megide gị?”