Mark 14:61 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs ekwughị okwu ọ bụla. Ọzọ kwa, onyeisi nchụaja jụrụ Jisọs sị, “Ị̀ bụ Onye nzọpụta ahụ, Ọkpara Chineke bụ Onye a gọziri agọzi?”
Igbo 2006
Ma O kpuchiri ọnu, ọ dighi kwa ihe ọ bula Ọ zara. Onye-isi-nchu-àjà juba-kwa-ra Ya ọzọ, si Ya, Gì onwe-gi bu Kraist ahu, Ọkpara nke Onye ahu agọziri agọzi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ gbakwara nkịtị, ọ zaghị ihe ọbụla. Ọzọkwa, onyeisi nchụaja jụrụ ya sị, “Ị bụ Kraịst, Ọkpara Onye a gọziri agọzi?”