Mark 14:62 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara sị ya, “Ee, abụ m ya. Ọ bụkwa eziokwu ka m na-agwa unu mgbe m na-asị, na unu ga-ahụ m, bụ Nwa nke mmadụ, ka m sooro Chineke nọdụ nꞌaka nri ocheeze ya nꞌeluigwe. Unu ga-ahụkwa m ka m na-abịaghachi nꞌigwe ojii nke mbara eluigwe.”
Igbo 2006
Jisus we si, Mu onwem bu Ya: unu gāhu kwa Nwa nke madu ka Ọ nānọdu n'aka-nri nke ike, nābia kwa, Ya na igwe-oji nile nke elu-igwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị, “Abụ m ya, unu ga-ahụkwa Nwa nke Mmadụ ka ọ na-anọdụ ala nʼaka nri nke Onye ji ike niile, na-abịakwa nʼigwe ojii nke eluigwe.”