Mark 14:64 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu anụla okwu arụ si ya nꞌọnụ pụta! Gịnị bụ mkpebi unu?” Ha nile tiri mkpu sị, “O kwesịrị ọnwụ!”
Igbo 2006
Unu nuru nkwulu ahu: gini bu uche-unu? Ha nile we ma Ya ikpé, si na O kwesiri inwu ọnwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu anụla okwu nkwulu si ya nʼọnụ pụta! Gịnị bụ mkpebi unu?” Ha niile mara ya ikpe sị, “O kwesiri ka ọ nwụọ!”