Mark 14:67 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ hụrụ Pita ka ọ na-anya ọkụ, ọ bịara nso lezie ya anya nke ọma. Mgbe ahụ ọ gwara Pita sị, “Ị bụ otu nꞌime ndị na-eso Jisọs onye Nazaret.”
Igbo 2006
mb͕e ọ huru Pita ka ọ nānya ọku, o we le ya anya, si, Gi onwe-gi na Onye Nazaret ahu, bú Jisus, nọ-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ hụrụ Pita ka ọ na-anya ọkụ, o leziri ya anya nke ọma, sị, “Ị bụ otu nʼime ndị na-eso Jisọs onye Nazaret ahụ.”