Mark 14:69 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe nwagbọghọ ahụ hụrụ Pita ọzọ, o gosiri ya ndị ọzọ nọ nꞌebe ahụ sị ha, “Nwoke a bụkwanụ otu nꞌime ndị na-eso ụzọ Jisọs.”
Igbo 2006
Nwa-ab͕ọghọ ahu we hu ya, malite kwa ọzọ isi ndi guzoro nso, Nwoke a bu otù onye nime ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nwaagbọghọ ahụ hụrụ Pita ọzọ, o gosiri ya ndị ọzọ nọ nʼebe ahụ sị ha, “Nwoke a bụkwanụ otu nʼime ha.”