Mark 14:70 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pita gọkwara agọ nke ụgboro abụọ. Mgbe oge nta gasịrị, ndị guzo Pita nso sịrị ya, “Nꞌezie, ị bụ otu nꞌime ndị na-eso Jisọs, nꞌihi na ị bụ onye Galili.”
Igbo 2006
Ma ọ gọ-kwa-ra ọzọ. Mb͕e nwa oge gasiri ndi guzoro nso we si kwa Pita ọzọ, N'ezie i bu otù onye nime ha; n'ihi na i bu kwa onye Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ gọkwara agọ ọzọ. Mgbe oge nta gasịrị, ndị guzo Pita nso sịrị ya, “Nʼezie, ị bụ otu nʼime ha, nʼihi na ị bụ onye Galili.”