Mark 14:71 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Pita bidoro ịbụ onwe ya ọnụ, na ịṅụrụ ndị ahụ iyi na-asị, “Nꞌezie, amaghị m onye nwoke a unu na-ekwu okwu ya bụ.”
Igbo 2006
Ma ọ malitere idu ikwù, na iṅu iyí, si, Amataghm Nwoke a Onye unu nēkwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ o bidoro ịbụ onwe ya ọnụ, na ịṅụ iyi na-asị, “Amaghị m onye nwoke a unu na-ekwu okwu ya bụ.”