Mark 14:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Nwanyị a na-agbalị ime ihe o nwere ike, ọ na-ete m mmanụ a ugbu a iji kwadoo ahụ m maka olili a ga-eli ya.
Igbo 2006
O mere ihe ọ nwere ike ime: o buru uzọ te arum manu-otite ka ewe doziem n'olìlì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mere ihe o nwere ike, ọ na-ete m mmanụ otite a ugbu a iji kwado ahụ m maka olili a ga-eli ya.