Mark 14:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m agwa unu eziokwu na ebe ọ bụla e kwusara ozi ọma a nꞌụwa nile, ọrụ a nwanyị a rụrụ ka a ga-akọkwa akụkọ ya, iji cheta ihe o mere.”
Igbo 2006
Ma n'ezie asim unu, Ebe ọ bula agēkwusa ozi ọma nka n'uwa dum, agēkwuta kwa ihe nke nwanyi a mere, ka ọ buru ihe-ncheta-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, ana m agwa unu, nʼebe ọbụla a ga-ekwusa oziọma a nʼụwa niile, ọrụ a ọ rụrụ ka a ga-akọkwa akụkọ ya, iji cheta ihe ọma a o mere.”