Mark 15:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Pailet maara na ndị isi nchụaja sitere nꞌekworo chọọ igbu Jisọs, nꞌihi na ihe banyere ya dị ọtụtụ mmadụ mma.
Igbo 2006
N'ihi na ọ mara na ndi-isi-nchu-àjà rara Ya-ri nye n'ihi ekworo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ maara na ọ bụ nʼihi ekworo ka ndịisi nchụaja ji nyefee Jisọs nʼaka ya.