Mark 15:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị isi nchụaja kwaliri igwe mmadụ ka ha kwagide Pailet ka ọ hapụrụ ha Barabas kama Jisọs.
Igbo 2006
Ma ndi-isi-nchua-àjà kwaliri ìgwè madu ahu, ka ọ rapuru-ha Barabas kari Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndịisi nchụaja kpaliri igwe mmadụ ahụ ka ha kwagide ya ka ọ hapụrụ ha Barabas.