Mark 15:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pailet jụrụ ha, “Gịnị ka unu chọrọ ka m jiri nwoke a unu kpọrọ eze ndị Juu mee?”
Igbo 2006
Ma Pailat za kwa-ra ọzọ, si ha, Ọ̀ bu gini ka m'gēme kwa Onye ahu unu nākpọ Eze ndi-Ju?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pailet jụrụ ha ọzọ sị, “Gịnị ka m ga-eme nwoke a unu kpọrọ eze ndị Juu?”