Mark 15:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pailet jụrụ ha ajụjụ sị, “Nꞌihi gịnị? Gịnị bụ ihe ọjọọ o mere?” Ma igwe mmadụ ahụ tiri mkpu na-asị, “Kpọgide ya nꞌobe!”
Igbo 2006
Pailat we si ha, É-è, n'ihi na Ò mere ihe ọjọ gini? Ma ha tibigara nkpu ókè, si, Kpọgide Ya n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pailet jụrụ ha sị, “Ọ bụ nʼihi gịnị? Olee ihe ọjọọ o mere?” Ma ha tiri mkpu karịa ka ha si eti na mbụ, na-asị, “Kpọgide ya nʼobe!”