Mark 15:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị agha ndị Rom ahụ duuru Jisọs baa nꞌime ime ogige ụlọ onye ọchichị ahụ. Ha kpọkọtara ndị agha nile nọ nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ndi-agha we dupu Ya ga ba n'obí, nke bu Pritoriọm; ha we kpọkọ òtù- ha dum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị agha ahụ duuru ya pụọ baa nʼime ụlọeze a na-akpọ Pritoriọm. Ha kpọkọtakwara ndị agha ndị otu ha ndị ọzọ.