Mark 15:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha yikwasịrị Jisọs uwe ndị eze, nke na-acha uhie uhie. Ha jikwa ogwu kpaa okpu ha kpukwasịrị ya nꞌisi.
Igbo 2006
Ha we yikwasi Ya uwe ododo; mb͕e ha kpasiri okpu-nmeri nke eji ogwu me, ha were ya kpube Ya n'isi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha yinyere ya uwe mwụda na-acha odo odo, kpukwasịkwa ya okpueze nke e ji ogwu kpaa nʼisi.