Mark 15:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha nọ na-eme ya ihe ọchị a, ha jikwa osisi na-eti ya nꞌisi ọtụtụ mgbe, na-agbụkwa ya ọnụ mmiri. Ha gburu ikpere nꞌihu ya na-akpọ isi ala na-enye ya.
Igbo 2006
Ha were kwa amì nēti Ya n'isi, ha nābusa kwa Ya ọnu-miri, ha we b͕ue ikperè nākpọ isi ala nye Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ji osisi kụọ ya nʼisi ọtụtụ mgbe, na-agbụ ya ọnụ mmiri asọ. Ha gbukwara ikpere nʼihu ya, na-akpọ isiala na-enye ya.