Mark 15:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Pailet hụrụ Jisọs, ọ jụrụ ya ajụjụ sị, “Ị bụ eze ndị Juu?” Jisọs zara sị ya, “Ee, ọ bụ dị ka i siri kwuo ya.”
Igbo 2006
Pailat we jua Ya, si, Gi onwe-gi bu Eze ndi-Ju? O we za ya, si, Gi onwe-gi kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pailet jụrụ ya sị, “Ị bụ eze ndị Juu?” Ọ zara sị ya, “Gị onwe gị kwuru ya.”