Mark 15:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ike gwụrụ ha iji ya mee ihe ọchị, ha yipụrụ ya uwe uhie uhie ahụ, yikwasịkwa ya uwe nke aka ya. Emesịa, ha duuru ya pụọ, ịkpọgide ya nꞌobe.
Igbo 2006
Mb͕e ha mesiri Ya ihe-ọchì, ha we yipu Ya uwe ododo ahu, we yikwasi Ya uwe-Ya nile. Ha we dupu Ya ka ha kpọgide Ya n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị, ha yipụrụ ya uwe odo odo ahụ, yinyekwa ya uwe nke ya. Emesịa, ha duuru ya pụọ gawa ịkpọgide ya nʼobe.