Mark 15:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌikpeazụ, ha duuru Jisọs rute ebe a na-akpọ Gọlgọta, nke pụtara, ebe okpokoro isi.
Igbo 2006
Ha we kuru Ya bia n'ebe anākpọ Gọlgọta, nke bu, ma asugharia ya, Ebe okpokoro-isi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikpeazụ, ha duuru Jisọs ruo ebe a na-akpọ Gọlgọta (nke pụtara “ebe okpokoro isi”).