Mark 15:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, ha kpọgidere ya nꞌosisi. Ndị agha ahụ kere uwe ya nꞌetiti onwe ha, fee nza ịchọpụta onye ga-enwe nke ọ ga-enwe.
Igbo 2006
Ha we kpọgide Ya n'obe, kè kwa uwe-Ya n'etiti ha, nēfe nzà n'elu ha, nke onye ọ bula gēwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ha kpọgidere ya nʼobe, ma kee uwe ya nʼetiti onwe ha site nʼife nza onye ga-enwe nke ọ ga-ewe.