Mark 15:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dị ihe e dere kụpanye nꞌelu osisi ahụ. Ebe ahụ ka e dere ebubo e boro Jisọs. Nke a bụ ihe ha dere, “EZE NDỊ JUU”.
Igbo 2006
Edekwasi-kwa-ra ndekwasi nke ihe eboro Ya, EZE NDI-JU.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha depụtara ebubo ha boro ya kwụba ya nʼelu obe ahụ, nke bụ: Eze ndị Juu.