Mark 15:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A kpọgidekwara mmadụ abụọ na-apụnarị mmadụ ihe nꞌụbọchị ahụ. Otu onye nꞌaka nri Jisọs, onye nke ọzọ nꞌaka ekpe ya.
Igbo 2006
Ha kpọgide-kwa-ra ndikom abua tinyere Ya ndi nāpunara madu ihe; otù onye n'aka-nri-Ya, na otù onye n'aka-ekpe-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpọgidekwara ya na ndị ohi abụọ nʼobe, otu nʼaka nri ya, nke ọzọ nʼaka ekpe ya.