Mark 15:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị isi nchụaja bidoro ikwu ọtụtụ ihe ọjọọ ha sị na Jisọs mere. Ma Jisọs emegheghị ọnụ ya ịgọrọ onwe ya.
Igbo 2006
Ndi-isi-nchu-àjà we nēbo Ya ọtutu ebubo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ndịisi nchụaja boro ya ebubo banyere ọtụtụ ihe.