Mark 15:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gịnị ka ị nọ nꞌelu obe ahụ na-eme? A sị na ị bụ onye ahụ ị na-akpọ onwe gị, site nꞌelu obe ahụ rịdata! Zọpụtanụ onwe gị!”
Igbo 2006
zọputa Onwe-gi, si n'elu obe ridata.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Zọpụtanụ onwe gị! Si nʼelu obe ahụ rịdata.”