Mark 15:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụladị ndị isi nchụaja na ndị ozizi iwu kwakwara ya emu na-asị, “O nwere ike ịzọpụta ndị ọzọ, ma ọ pụghị ịzọpụta onwe ya.”
Igbo 2006
Otú ahu ka ndi-isi-nchu-àjà nēkwu kwa, ebe ha na ndi-ode-akwukwọ nēme Ya ihe-ọchì n'etiti onwe-ha, si, Ọ zọputara ndi ọzọ; Ọ pughi izọputa Onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu na ndị ode akwụkwọ nọ na-akwa ya emo nʼetiti onwe ha na-asị, “Ọ zọpụtara ndị ọzọ, ma ọ pụghị ịzọpụta onwe ya!