Mark 15:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihe dị ka elekere iri na abụọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara ebe nile. Ọchịchịrị a dịgidere ruo nꞌelekere atọ nke ehihie.
Igbo 2006
Mb͕e o ruru oge hour nke-isi, ọchichiri we b͕a n'ala ahu dum rue oge hour nke-iteghete.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ kụrụ elekere iri na abụọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara nʼala ahụ niile. Ọchịchịrị a dịgidere ruo nʼelekere atọ nke ehihie.