Mark 15:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌelekere atọ nke ehihie ụbọchị ahụ, Jisọs tiri mkpu akwa nꞌoke olu sị, “Elọi, Elọi, lama sabaktani!” Nke pụtara, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ nanị m nꞌebe a?”
Igbo 2006
N'oge hour nke-iteghete Jisus we were oké olu tie nkpu, si, Eloi, Eloi, lama sabaktani? nke bu, ma asugharia ya, Chinekem, Chinekem, gini mere I ji rapu nání Mu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼelekere atọ nke ehihie, Jisọs tiri mkpu akwa nʼoke olu sị, “Elọi, Elọi, lama sabaktani!” (nke pụtara, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m?”).