Mark 15:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ụfọdụ ndị guzo nso ebe a kpọgidere ya nꞌobe nụrụ okwu a Jisọs kwuru. Ha sịrị, “Geenụ ntị, ọ na-akpọ Ịlaịja!”
Igbo 2006
Ufọdu n'etiti ndi guzoro nso, mb͕e ha nuru ya, ha we si, Le, Ọ nākpọ Elaija
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụfọdụ ndị guzo nso nʼebe ahụ, mgbe ha nụrụ nke a, sịrị, “Lee, ọ na-akpọ Ịlaịja!”