Mark 15:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌotu mgbe ahụ, akwa mgbochi ụlọ nsọ ukwu Chineke, bụ nke dị nꞌetiti ebe nsọ na ebe kachasị nsọ, sitere nꞌelu gbawaa abụọ ruo nꞌọnụ ala ala ya.
Igbo 2006
Ákwà-nb͕ochi nke ulo nsọ Chineke we b͕awa iberibe abua site n'elu rue ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akwa mgbochi nke ụlọnsọ ukwu sitere nʼelu gbawaa abụọ ruo nʼọnụ ala ala ya.