Mark 15:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a mere Pailet jiri jụọ Jisọs ajụjụ sị, “Ị̀ dịghị ekwu okwu? Lee ọtụtụ ebubo ha na-ebo gị!”
Igbo 2006
Pailat we ju kwa Ya ọzọ, si, Ì zaghi ihe ọ bula? le ka ọtutu ihe ha nēbo Gi ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pailet jụrụ ya ajụjụ ọzọ sị, “Ọ bụ na ị nweghị ọsịsa ọbụla? Lee ọtụtụ ebubo ha na-ebo gị.”