Mark 15:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ ụmụ nwanyị guzo nꞌebe dị anya na-ele ihe ndị a nile ka ha na-eme. Ndị a bụ Meri Magdalin, Meri nne Jemes nke nta, na Joses, na Salomi.
Igbo 2006
Ndinyom di kwa ndi nọ n'ebe di anya nēkiri: n'etiti ha ka Meri Magdalini, na Meri nne Jemes nke-ntà na Joses, na Salomi, nọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nwere ụfọdụ ụmụ nwanyị guzo nʼebe dị anya na-ele ihe na-eme, nʼetiti ha bụ Meri Magdalin, Meri nne Jemis nke nta, na Josef, na Salomi.